WAEC GCE Igbo Questions and Answers 2020 Released

2020 WAEC GCE Igbo Questions & Answers is Out.

The Waec gce igbo 2020 answers can be read here. The West African Examination Council (WAEC) SSCE Igbo Language paper will be written on Friday, 27th November, 2020.

The WAEC GCE Igbo language questions below is for Paper 2 & 1: Essay and Objective which will commence from 2.30 am and end by 5.30 pm. That means the examination will last for three hours.

Note that below is the questions from WAEC Igbo past questions and answers that we feel are likely questions for exam preparation. FOR WAEC GCE IGBO Expo 2020 WAEC GCE Igbo Expo Runz Questions and Answers Now Available

waec igbo 2019 answers

WAEC GCE Igbo 2020 Questions & Answers.

Section A: Edemede

  1. (a) Dee edemede kowara ilu a: Ochu nwaokuko nwe ada, nwaokuko nwe mwemwe oso.
    (b) Dee ka ndi obodo unu si emeputa gari.

(c) Dee mkparitauka di n ‘etiti Nneka na Adaeze gbasara nkwado di icheiche ha na-eme maka ncheta ubochi omumu enyi ha.

(d) Dee maka njem nlegharianya ndi klaasi 1,l gara

(e) Deere enyi gi no n ‘uloakwukwo 9Z9 Zeta ka 9 bia nonyere gi na mmemme asommpi 1:119 na 1,119 1,In1,l ga – enwe.

Section B

  1. (a) Kowaa ihe bu iwu ndakorita udaume.
    (b) Nye omumaatu abuo ebe e nwere ndakorita udaume na omumaatu abuo ebe e nweghi ya.

3. a) Kowaa ihe bu mgbochiume.
(b) Deputa udaike ise j maara.
(c) Deputa udashii ise i maara.

4. (a) Kọwaa ndịiche dị n’etiti nkebiokwu na nkebiahịrị.
(b) Nye ọmụmaatụ abụọ maka nke ọbụla.

  1. Deputachaa nkejiasusu mkpuruokwu niile di n ‘ahiriokwu a:
    Ha dum kwetara na nwoke ahu gbapuru n ‘ulo ya.

6. (a) Kowaa ndiiche di n’etiti njiakpoike na njiakpojuu.
(b) Nye ornurnaatu abuo maka nke obula.

Section C

  1. NN’abụ ‘Ada Nwaigwe’, depụta ihe ise ọkpọabụ kwuru maka Ada Nwaigwe.

8. “Depụta ihe ise dibịa Ọkụlụọgwọọ gbara n’afa gbasara kasie.

9. Site n ‘abu ‘Oria Mminwu, ‘ deputa ndi tro ise na-agba oria mminwu mgbaokpuru na ihe abuo na-eme onye o ji.

10. Tulee abu ‘Ndu Bl,I Ekete’ site n’ileba anya n’udl abu na ndlna.

PAPER II: Objective
Zaa ajuju nile na ebe’a.

1.

NOTE: That there is nothing like WAEC igbo expo 2020 online. The questions here are from WAEC Igbo past question papers and for revision purposes only. Do not be deceived by fraudsters posing with fake Waec answers on the internet.

Keep following this page and make sure you bookmark this site for reference purposes.

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*